2 Ihe E Mere 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Izrel nọ+ n’enweghị ezi Chineke, n’enweghị onye nchụàjà na-ezi ihe,+ n’enweghịkwa Iwu, ruo ogologo oge. 2 Ihe E Mere 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha wee malite izi ihe+ na Juda, ha jikwa akwụkwọ iwu Jehova;+ ha wee gazuo obodo niile dị na Juda na-ezi ndị mmadụ ihe. Malakaị 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na egbugbere ọnụ onye nchụàjà kwesịrị ichekwa ihe ọmụma, ndị mmadụ kwesịkwara ịchọ iwu n’ọnụ ya;+ n’ihi na ọ bụ onye ozi Jehova nke ụsụụ ndị agha.+
3 Izrel nọ+ n’enweghị ezi Chineke, n’enweghị onye nchụàjà na-ezi ihe,+ n’enweghịkwa Iwu, ruo ogologo oge.
9 Ha wee malite izi ihe+ na Juda, ha jikwa akwụkwọ iwu Jehova;+ ha wee gazuo obodo niile dị na Juda na-ezi ndị mmadụ ihe.
7 N’ihi na egbugbere ọnụ onye nchụàjà kwesịrị ichekwa ihe ọmụma, ndị mmadụ kwesịkwara ịchọ iwu n’ọnụ ya;+ n’ihi na ọ bụ onye ozi Jehova nke ụsụụ ndị agha.+