Diuterọnọmi 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 ala ọka wit na ọka bali na mkpụrụ vaịn na mkpụrụ fig na mkpụrụ pọmigranet,+ ala mmanụ oliv na mmanụ aṅụ,+ Abụ Ọma 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụ Jehova nwe ụwa na ihe jupụtara n’ime ya,+Elu ala nakwa ndị bi na ya.+
8 ala ọka wit na ọka bali na mkpụrụ vaịn na mkpụrụ fig na mkpụrụ pọmigranet,+ ala mmanụ oliv na mmanụ aṅụ,+