Jenesis 37:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Lee, anyị nọ na-eke ọka* n’ùkwù n’ùkwù n’etiti ubi mgbe ùkwù ọka m biliri guzo ọtọ, ma, lee, ùkwù ọka unu gbara ùkwù ọka m gburugburu ma kpọọrọ ya isiala.”+ 1 Ihe E Mere 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ọ bụ Juda+ kasị n’ime ụmụnne ya, onye ndú sikwa na ya pụta;+ ma, ọ bụ Josef ka e nyere ihe ruuru ọkpara+—
7 Lee, anyị nọ na-eke ọka* n’ùkwù n’ùkwù n’etiti ubi mgbe ùkwù ọka m biliri guzo ọtọ, ma, lee, ùkwù ọka unu gbara ùkwù ọka m gburugburu ma kpọọrọ ya isiala.”+
2 N’ihi na ọ bụ Juda+ kasị n’ime ụmụnne ya, onye ndú sikwa na ya pụta;+ ma, ọ bụ Josef ka e nyere ihe ruuru ọkpara+—