Joshụa 19:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ọ bụ ụmụ Naftalaị+ ka nza nke isii+ daara, maka ụmụ Naftalaị n’ezinụlọ n’ezinụlọ.