Ndị Ikpe 7:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ìgwè atọ ahụ wee fụọ opi ha+ ma kụrie nnukwu ite ha, werezie aka ekpe ha jide ọwa ọkụ ha, jide opi ha n’aka nri ha ka ha fụọ ha, ha wee malite iti mkpu, sị: “Mma agha Jehova+ na nke Gidiọn!”
20 Ìgwè atọ ahụ wee fụọ opi ha+ ma kụrie nnukwu ite ha, werezie aka ekpe ha jide ọwa ọkụ ha, jide opi ha n’aka nri ha ka ha fụọ ha, ha wee malite iti mkpu, sị: “Mma agha Jehova+ na nke Gidiọn!”