2 Ọ ga-erukwa na n’ụbọchị unu ga-agafe Jọdan+ banye n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, ị ga-akwụwa nkume ndị buru ibu ma were ụrọ laịm techie ha.
3 nyekwa ha iwu, sị, ‘Sinụ n’etiti Jọdan, n’ebe ahụ ndị nchụàjà guzo,+ bute nkume iri na abụọ,+ unu ga-eburukwa ha gafee osimiri ahụ ma busa ha n’ebe unu ga-arahụ+ n’abalị a.’”