Jenesis 48:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ugbu a, ụmụ gị ndị ikom abụọ ndị a mụụrụ gị n’ala Ijipt tupu mụ abịakwute gị n’Ijipt ebe a, ha bụ nke m.+ Ifrem na Manase ga-abụ nke m dị ka Ruben na Simiọn.+ 1 Ihe E Mere 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ọ bụ Juda+ kasị n’ime ụmụnne ya, onye ndú sikwa na ya pụta;+ ma, ọ bụ Josef ka e nyere ihe ruuru ọkpara+—
5 Ugbu a, ụmụ gị ndị ikom abụọ ndị a mụụrụ gị n’ala Ijipt tupu mụ abịakwute gị n’Ijipt ebe a, ha bụ nke m.+ Ifrem na Manase ga-abụ nke m dị ka Ruben na Simiọn.+
2 N’ihi na ọ bụ Juda+ kasị n’ime ụmụnne ya, onye ndú sikwa na ya pụta;+ ma, ọ bụ Josef ka e nyere ihe ruuru ọkpara+—