Jenesis 48:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma nna ya jụrụ ajụ wee sị: “Ama m, nwa m, ama m. Ya onwe ya kwa ga-aghọ ìgwè mmadụ, ya onwe ya kwa ga-adị ukwuu.+ Ka o sina dị, nwanne ya nke nta ga-aka ya ukwuu,+ ụmụ ya ga-aha nnọọ ka ọtụtụ mba.”+
19 Ma nna ya jụrụ ajụ wee sị: “Ama m, nwa m, ama m. Ya onwe ya kwa ga-aghọ ìgwè mmadụ, ya onwe ya kwa ga-adị ukwuu.+ Ka o sina dị, nwanne ya nke nta ga-aka ya ukwuu,+ ụmụ ya ga-aha nnọọ ka ọtụtụ mba.”+