Diuterọnọmi 20:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụ naanị ndị inyom na ụmụntakịrị+ na anụ ụlọ+ ka ị ga-achịrị, ị ga-ebukọrọkwa ihe ọ bụla dị n’obodo ahụ, ya bụ, ihe niile ị kwatara;+ ị ga-erikwa ihe niile ị kwatara n’aka ndị iro gị, bụ́ ndị Jehova bụ́ Chineke gị nyefere n’aka gị.+ Diuterọnọmi 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 i wee hụ nwaanyị mara mma n’ahụ́ n’etiti ndị ahụ ị dọọrọ n’agha, i wee nwee mmasị n’ebe ọ nọ,+ wee kpọrọ ya ka ọ bụrụ nwunye gị,
14 Ọ bụ naanị ndị inyom na ụmụntakịrị+ na anụ ụlọ+ ka ị ga-achịrị, ị ga-ebukọrọkwa ihe ọ bụla dị n’obodo ahụ, ya bụ, ihe niile ị kwatara;+ ị ga-erikwa ihe niile ị kwatara n’aka ndị iro gị, bụ́ ndị Jehova bụ́ Chineke gị nyefere n’aka gị.+
11 i wee hụ nwaanyị mara mma n’ahụ́ n’etiti ndị ahụ ị dọọrọ n’agha, i wee nwee mmasị n’ebe ọ nọ,+ wee kpọrọ ya ka ọ bụrụ nwunye gị,