Jenesis 19:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee sị ya: “Lee, m ga-emekwara gị ihe a ị rịọrọ+ site n’ịhapụ ịkwatu obodo a i kwuru okwu ya.+ Ilu 28:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Onye na-abara mmadụ mba+ ga-emesị nweta ihu ọma karịa onye na-eji ire ya eto mmadụ otuto efu.