Emọs 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova agaghị eme ihe ọ bụla ma ọ bụrụ na o bughị ụzọ kpugheere ndị ohu ya, bụ́ ndị amụma, ihe nzuzo ya.+ Habakọk 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Leenụ anya ná mba niile, legidenụ anya, kporopụnụ anya lewe ibe unu.+ Nọrọnụ n’ijuanya; n’ihi na ọ dị ihe a ga-eme n’ụbọchị unu, nke unu na-agaghị ekweta, ọ bụrụgodị na a kọọrọ ya unu.+
7 N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova agaghị eme ihe ọ bụla ma ọ bụrụ na o bughị ụzọ kpugheere ndị ohu ya, bụ́ ndị amụma, ihe nzuzo ya.+
5 “Leenụ anya ná mba niile, legidenụ anya, kporopụnụ anya lewe ibe unu.+ Nọrọnụ n’ijuanya; n’ihi na ọ dị ihe a ga-eme n’ụbọchị unu, nke unu na-agaghị ekweta, ọ bụrụgodị na a kọọrọ ya unu.+