Levitikọs 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “‘Ọ bụrụ na mkpụrụ obi+ emehie site n’ịnụ ka a nọ n’ihu ọha na-abụ ọnụ,+ o wee bụrụ na ọ nọ mgbe o mere, ma ọ bụ, na ọ hụrụ ya ma ọ bụ mara banyere ya, ma o kwughị ya,+ ọ ga-aza ajụjụ maka njehie ya. 1 Samuel 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ilaị emewo nnọọ agadi, ọ nụkwara+ ihe niile ụmụ ya nọ na-eme+ Izrel dum nakwa otú ha na ndị inyom+ na-eje ozi n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute si edina.+ Jọn 15:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 A sị na mụ abịaghị gwa ha okwu, ha agaraghị enwe mmehie;+ ma ugbu a, ha enweghị ihe ha ga-eji gọpụ onwe ha ná mmehie ha.+ Jems 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ya mere, ọ bụrụ na mmadụ maara otú ọ ga-esi mee ihe ziri ezi ma o meghị ya,+ ọ bụụrụ ya mmehie.+
5 “‘Ọ bụrụ na mkpụrụ obi+ emehie site n’ịnụ ka a nọ n’ihu ọha na-abụ ọnụ,+ o wee bụrụ na ọ nọ mgbe o mere, ma ọ bụ, na ọ hụrụ ya ma ọ bụ mara banyere ya, ma o kwughị ya,+ ọ ga-aza ajụjụ maka njehie ya.
22 Ilaị emewo nnọọ agadi, ọ nụkwara+ ihe niile ụmụ ya nọ na-eme+ Izrel dum nakwa otú ha na ndị inyom+ na-eje ozi n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute si edina.+
22 A sị na mụ abịaghị gwa ha okwu, ha agaraghị enwe mmehie;+ ma ugbu a, ha enweghị ihe ha ga-eji gọpụ onwe ha ná mmehie ha.+