Abụ Ọma 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Sị: “Mụ onwe m emewo ka eze m nọdụ n’ocheeze+Na Zayọn,+ bụ́ ugwu nsọ m.”+ Abụ Ọma 45:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Okwu ọma akpaliwo obi m.+Ana m asị: “M na-abụ abụ banyere eze.”+Ka ire m bụrụ mkpịsị+ nke ọkà n’idepụta ihe.+ Abụ Ọma 110:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 110 Ihe Jehova gwara Onyenwe m bụ:+“Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m debere ndị iro gị ka ha bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ gị.”+ Aịzaya 32:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Lee! Otu eze+ ga-achị ka e wee nwee ezi omume;+ ndị isi ga-achịkwa+ dị ka ndị isi ka e wee nwee ikpe ziri ezi. Matiu 28:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jizọs wee bịakwute ha, gwa ha okwu, sị: “E nyewo m ikike niile+ n’eluigwe na n’elu ụwa.
45 Okwu ọma akpaliwo obi m.+Ana m asị: “M na-abụ abụ banyere eze.”+Ka ire m bụrụ mkpịsị+ nke ọkà n’idepụta ihe.+
110 Ihe Jehova gwara Onyenwe m bụ:+“Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m debere ndị iro gị ka ha bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ gị.”+
32 Lee! Otu eze+ ga-achị ka e wee nwee ezi omume;+ ndị isi ga-achịkwa+ dị ka ndị isi ka e wee nwee ikpe ziri ezi.