8 “Lee, Shimiaị+ nwa Gira, onye ebo Benjamin nke si Bahurim,+ so gị nọrọ, ọ bụkwa ya kpọrọ m iyi ma kọchaa+ m n’ụzọ na-akpasu iwe n’ụbọchị m na-aga Mahaneyim;+ ọ bụkwa ya gbadatara izute m na Jọdan,+ m wee jiri Jehova ṅụọrọ ya iyi, sị, ‘M gaghị eji mma agha gbuo gị.’+