2 Samuel 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Dị ka à ga-asị na nke a bụ ihe nta n’anya gị, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ị na-ekwukwa ihe ga-eme mgbe dị anya n’ọdịnihu banyere ụlọ ohu gị; nke a bụkwa iwu e nyere ụmụ mmadụ,+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova.+
19 Dị ka à ga-asị na nke a bụ ihe nta n’anya gị, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ị na-ekwukwa ihe ga-eme mgbe dị anya n’ọdịnihu banyere ụlọ ohu gị; nke a bụkwa iwu e nyere ụmụ mmadụ,+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova.+