25 Ugbu a kwa, Jehova bụ́ Chineke Izrel, mezuoro ohu gị Devid bụ́ nna m ihe ahụ i kwere ya ná nkwa, sị, ‘Ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe nwoke si n’ahụ́ gị nke ga-anọkwasị n’ocheeze Izrel,+ ma ọ bụrụhaala na ụmụ gị elezie ụzọ ha anya site n’ije ije n’ihu m dị nnọọ ka i jere n’ihu m.’