Ọrụ Ndịozi 23:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma mgbe chi bọrọ, ndị Juu gbara izu ọjọọ,+ ṅụọkwa iyi,+ kwuo na ha agaghị eri ihe ma ọ bụ ṅụọ ihe ọṅụṅụ ruo mgbe ha gburu Pọl.+
12 Ma mgbe chi bọrọ, ndị Juu gbara izu ọjọọ,+ ṅụọkwa iyi,+ kwuo na ha agaghị eri ihe ma ọ bụ ṅụọ ihe ọṅụṅụ ruo mgbe ha gburu Pọl.+