Ilu 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ejila echi anya isi,+ n’ihi na ị maghị ihe chi ga-abọta.+ Ekliziastis 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Njedebe okwu dị mma karịa mmalite ya.+ Onye nwere ndidi ka onye mmụọ ya dị mpako mma.+ Ekliziastis 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ọ dịghị onye maara ihe ga-eme,+ n’ihi na ònye pụrụ ịgwa ya otú ọ ga-esi mee?