Ilu 31:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị eze ekwesịghị ịṅụ mmanya, Lemuel, ndị eze ekwesịghị ịṅụ mmanya, ndị isi ekwesịghịkwa ịsị: “Olee ebe ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu dị?”+ Ekliziastis 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ala, obi ụtọ na-adịrị gị mgbe eze gị bụ nwa ndị a ma ama, ndị isi gị ana-erikwa ihe n’oge kwesịrị ekwesị ka ha wee dị ike, ọ bụghị ka ha ṅụbiga mmanya ókè.+ Hosia 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ịkwa iko na mmanya ochie na mmanya ọhụrụ na-anapụ ezi uche.+
4 Ndị eze ekwesịghị ịṅụ mmanya, Lemuel, ndị eze ekwesịghị ịṅụ mmanya, ndị isi ekwesịghịkwa ịsị: “Olee ebe ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu dị?”+
17 Ala, obi ụtọ na-adịrị gị mgbe eze gị bụ nwa ndị a ma ama, ndị isi gị ana-erikwa ihe n’oge kwesịrị ekwesị ka ha wee dị ike, ọ bụghị ka ha ṅụbiga mmanya ókè.+