Jenesis 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova bụ́ Chineke wee jiri ájá+ si n’ala+ kpụọ mmadụ ma kunye ume ndụ n’oghere imi ya,+ mmadụ ahụ wee ghọọ mkpụrụ obi dị ndụ.+ Levitikọs 17:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na mkpụrụ obi nke anụ ahụ́ dị n’ọbara ya,+ mụ onwe m emewo ka ọ bụrụ maka ebe ịchụàjà ka unu were ya na-ekpuchiri+ mkpụrụ obi unu mmehie, n’ihi na ọ bụ ọbara+ na-ekpuchi mmehie+ site ná mkpụrụ obi nke dị n’ime ya.
7 Jehova bụ́ Chineke wee jiri ájá+ si n’ala+ kpụọ mmadụ ma kunye ume ndụ n’oghere imi ya,+ mmadụ ahụ wee ghọọ mkpụrụ obi dị ndụ.+
11 N’ihi na mkpụrụ obi nke anụ ahụ́ dị n’ọbara ya,+ mụ onwe m emewo ka ọ bụrụ maka ebe ịchụàjà ka unu were ya na-ekpuchiri+ mkpụrụ obi unu mmehie, n’ihi na ọ bụ ọbara+ na-ekpuchi mmehie+ site ná mkpụrụ obi nke dị n’ime ya.