3 Rubere Jehova bụ́ Chineke gị isi site n’ije ije n’ụzọ ya,+ site n’idebe ụkpụrụ ya, ihe o nyere n’iwu na ihe o kpere n’ikpe+ na ihe àmà ya, dị ka ihe e dere n’iwu Mozis si dị,+ ka i wee jiri akọ na-eme ihe niile ị na-eme, jirikwa akọ na-eme ihe n’ebe ọ bụla i chere ihu;