1 Ndị Eze 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M ga-enyekwa gị ihe ndị ị na-arịọghị,+ ma akụnụba+ ma ebube, nke mere na a gaghị enwe eze ọ bụla nke ga-adị ka gị, n’ụbọchị gị niile.+ 2 Ihe E Mere 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ya mere, Eze Sọlọmọn nwere akụnụba+ na amamihe+ karịa ndị eze niile nọ n’ụwa. Ekliziastis 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onye ọ bụla ezi Chineke nyewokwara akụ̀ na ihe onwunwe,+ o mewokwa ka o nwee ike iri ya+ na iwere ihe bụ́ òkè ya, na ịṅụrị ọṅụ n’ịrụsi ọrụ ike ya.+ Nke a bụ onyinye Chineke.+
13 M ga-enyekwa gị ihe ndị ị na-arịọghị,+ ma akụnụba+ ma ebube, nke mere na a gaghị enwe eze ọ bụla nke ga-adị ka gị, n’ụbọchị gị niile.+
19 Onye ọ bụla ezi Chineke nyewokwara akụ̀ na ihe onwunwe,+ o mewokwa ka o nwee ike iri ya+ na iwere ihe bụ́ òkè ya, na ịṅụrị ọṅụ n’ịrụsi ọrụ ike ya.+ Nke a bụ onyinye Chineke.+