2 Ndị Eze 10:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’oge ahụ, Jehova malitere ibipụ Izrel nke nta nke nta; Hazel+ wee na-egbu ha n’ókèala Izrel dum, 2 Ndị Eze 12:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụ mgbe ahụ ka Hazel+ eze Siria gbagoro buso Gat agha+ ma weghara ya, e mesịa, Hazel chere ihu+ ịgbago buso Jeruselem agha.+ 2 Ndị Eze 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova wee weso+ Izrel iwe dị ọkụ, nke mere na o nyefere ha n’aka Hazel+ eze Siria na Ben-hedad+ nwa Hazel n’ụbọchị ha niile. Emọs 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘“N’ihi nnupụisi atọ nke Damaskọs nupụrụ+ nakwa n’ihi nnupụisi anọ o nupụrụ, m gaghị eme ka ọ laghachi azụ, n’ihi nticha ha ji ọbụna ígwè e ji etichapụta mkpụrụ tichaa Gilied.+
17 Ọ bụ mgbe ahụ ka Hazel+ eze Siria gbagoro buso Gat agha+ ma weghara ya, e mesịa, Hazel chere ihu+ ịgbago buso Jeruselem agha.+
3 Jehova wee weso+ Izrel iwe dị ọkụ, nke mere na o nyefere ha n’aka Hazel+ eze Siria na Ben-hedad+ nwa Hazel n’ụbọchị ha niile.
3 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘“N’ihi nnupụisi atọ nke Damaskọs nupụrụ+ nakwa n’ihi nnupụisi anọ o nupụrụ, m gaghị eme ka ọ laghachi azụ, n’ihi nticha ha ji ọbụna ígwè e ji etichapụta mkpụrụ tichaa Gilied.+