Jenesis 47:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Josef wee kpọbata Jekọb nna ya ma kọwaara Fero onye ọ bụ, Jekọb wee gọzie Fero.+ Ọnụ Ọgụgụ 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Gwa Erọn na ụmụ ya ndị ikom, sị, ‘Otú a ka unu ga-esi na-agọzi+ ụmụ Izrel, na-asị ha: Rut 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma, lee! Boaz si na Betlehem bịa wee gwa ndị ahụ na-ewe ihe ubi, sị: “Ka Jehova nọnyere unu.”+ Ha wee zaa ya, sị: “Ka Jehova gọzie gị.”+ Ndị Rom 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Na-agọzinụ ndị na-akpagbu unu;+ na-agọzinụ+ ndị mmadụ, unu abụkwala ha ọnụ.+
4 Ma, lee! Boaz si na Betlehem bịa wee gwa ndị ahụ na-ewe ihe ubi, sị: “Ka Jehova nọnyere unu.”+ Ha wee zaa ya, sị: “Ka Jehova gọzie gị.”+