23 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Ọ ga-eru n’ụbọchị ahụ na ndị ikom iri ndị si n’asụsụ niile nke mba dị iche iche+ ga-ejide,+ ee, ha ga-ejide uwe mwụda nke nwoke bụ́ onye Juu,+ sị, “Anyị ga-eso unu,+ n’ihi na anyị anụwo na Chineke nọnyeere unu.”’”+