Matiu 23:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 ka ọbara ezi omume dum a wụfuru n’ụwa wee dị n’isi unu,+ malite n’ọbara onye ezi omume+ bụ́ Ebel+ ruo n’ọbara Zekaraya nwa Barakaya, onye unu gburu n’agbata ebe nsọ na ebe ịchụàjà.+ Luk 11:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 malite n’ọbara Ebel+ ruo n’ọbara Zekaraya,+ bụ́ onye e gburu n’agbata ebe ịchụàjà na ụlọ ahụ.’+ Ee, ana m asị unu, a ga-ajụta ya n’aka ọgbọ a. Ọrụ Ndịozi 7:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 Mgbe ha tụpụsịkwara ya n’azụ obodo,+ ha malitere ịtụ ya nkume.+ Ndị akaebe+ ahụ wụsakwara uwe elu ha n’ụkwụ nwa okorobịa a na-akpọ Sọl.+
35 ka ọbara ezi omume dum a wụfuru n’ụwa wee dị n’isi unu,+ malite n’ọbara onye ezi omume+ bụ́ Ebel+ ruo n’ọbara Zekaraya nwa Barakaya, onye unu gburu n’agbata ebe nsọ na ebe ịchụàjà.+
51 malite n’ọbara Ebel+ ruo n’ọbara Zekaraya,+ bụ́ onye e gburu n’agbata ebe ịchụàjà na ụlọ ahụ.’+ Ee, ana m asị unu, a ga-ajụta ya n’aka ọgbọ a.
58 Mgbe ha tụpụsịkwara ya n’azụ obodo,+ ha malitere ịtụ ya nkume.+ Ndị akaebe+ ahụ wụsakwara uwe elu ha n’ụkwụ nwa okorobịa a na-akpọ Sọl.+