2 Ndị Eze 23:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Jehoahaz+ gbara afọ iri abụọ na atọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara ọnwa atọ na Jeruselem. Aha nne ya bụ Hamutal+ nwa Jeremaya onye Libna.
31 Jehoahaz+ gbara afọ iri abụọ na atọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara ọnwa atọ na Jeruselem. Aha nne ya bụ Hamutal+ nwa Jeremaya onye Libna.