16 M gwara ndị nchụàjà na ndị a niile, sị: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Unu egela ntị n’ihe ndị amụma na-eburu unu amụma na-ekwu, sị: “Lee! A ga-esi na Babịlọn bulata arịa ụlọ Jehova n’oge na-adịghị anya!”+ N’ihi na ọ bụ amụma ụgha ka ha na-eburu unu.+