2 Ndị Eze 24:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Jehoyakim+ na ihe niile o mere, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Juda? 2 Ihe E Mere 35:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 na ihe ndị o mere, ndị mbụ na ndị ikpeazụ,+ lee, e dere ha n’Akwụkwọ+ Ndị Eze Izrel na Juda.
5 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Jehoyakim+ na ihe niile o mere, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Juda?