Jeremaya 52:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ihe mere na Jeruselem nakwa na Juda kpasuru Jehova iwe ruo mgbe o wepụrụ ha n’ihu ya.+ Zedekaya wee nupụrụ eze Babịlọn isi.+
3 N’ihi na ihe mere na Jeruselem nakwa na Juda kpasuru Jehova iwe ruo mgbe o wepụrụ ha n’ihu ya.+ Zedekaya wee nupụrụ eze Babịlọn isi.+