Jeremaya 38:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Eze Zedekaya wee zie ozi, e wee kpọtara ya Jeremaya onye amụma+ n’ụzọ mbanye nke atọ,+ nke dị n’ụlọ Jehova.+ Eze wee gwa Jeremaya, sị: “Ọ dị ihe m ga-ajụ gị. Ezorola m ihe ọ bụla.”+
14 Eze Zedekaya wee zie ozi, e wee kpọtara ya Jeremaya onye amụma+ n’ụzọ mbanye nke atọ,+ nke dị n’ụlọ Jehova.+ Eze wee gwa Jeremaya, sị: “Ọ dị ihe m ga-ajụ gị. Ezorola m ihe ọ bụla.”+