Ndị Ikpe 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee malite iwepụ chi ndị mba ọzọ ndị dị n’etiti ha+ ma fewe Jehova,+ nke mere na nsogbu Izrel+ ekweghị mkpụrụ obi ya+ odidi. 2 Ndị Eze 13:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Otú ọ dị, Jehova meere ha amara,+ meekwara ha ebere+ ma chee ihu n’ebe ha nọ n’ihi ọgbụgba ndụ+ nke ya na Ebreham+ na Aịzik+ na Jekọb;+ ọ chọghịkwa ibibi ha,+ ọ chụpụghịkwa ha n’ihu ya ruo ugbu a.
16 Ha wee malite iwepụ chi ndị mba ọzọ ndị dị n’etiti ha+ ma fewe Jehova,+ nke mere na nsogbu Izrel+ ekweghị mkpụrụ obi ya+ odidi.
23 Otú ọ dị, Jehova meere ha amara,+ meekwara ha ebere+ ma chee ihu n’ebe ha nọ n’ihi ọgbụgba ndụ+ nke ya na Ebreham+ na Aịzik+ na Jekọb;+ ọ chọghịkwa ibibi ha,+ ọ chụpụghịkwa ha n’ihu ya ruo ugbu a.