1 Ndị Eze 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 m ga-ebipụkwa Izrel n’elu ala ahụ m nyere ha;+ m ga-esikwa n’ihu m tụfuo ụlọ ahụ nke m doro nsọ nye aha m,+ Izrel ga-aghọkwa ihe e ji atụ ilu+ na ihe ịkwa emo n’etiti ndị niile. 2 Ihe E Mere 7:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma ụlọ a nke ghọrọ mkpọmkpọ ebe,+ onye ọ bụla nke na-agafe ya ga-ekporopụ anya+ wee sị, ‘N’ihi gịnị ka Jehova ji mee ala a na ụlọ a otú a?’+
7 m ga-ebipụkwa Izrel n’elu ala ahụ m nyere ha;+ m ga-esikwa n’ihu m tụfuo ụlọ ahụ nke m doro nsọ nye aha m,+ Izrel ga-aghọkwa ihe e ji atụ ilu+ na ihe ịkwa emo n’etiti ndị niile.
21 Ma ụlọ a nke ghọrọ mkpọmkpọ ebe,+ onye ọ bụla nke na-agafe ya ga-ekporopụ anya+ wee sị, ‘N’ihi gịnị ka Jehova ji mee ala a na ụlọ a otú a?’+