Levitikọs 26:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 “‘N’oge ahụ, ala unu ga-akwụ ụgwọ ụbọchị izu ike o ji n’ụbọchị niile ọ ga-atọgbọrọ n’efu, mgbe unu ga-anọ n’ala ndị iro unu. N’oge ahụ, ala unu ga-edebe ụbọchị izu ike, ebe ọ na-aghaghị ịkwụ ụgwọ ụbọchị izu ike o ji.+
34 “‘N’oge ahụ, ala unu ga-akwụ ụgwọ ụbọchị izu ike o ji n’ụbọchị niile ọ ga-atọgbọrọ n’efu, mgbe unu ga-anọ n’ala ndị iro unu. N’oge ahụ, ala unu ga-edebe ụbọchị izu ike, ebe ọ na-aghaghị ịkwụ ụgwọ ụbọchị izu ike o ji.+