24 Ọ bụ ndị a bụ ụmụ Livaị dị ka ụlọ ndị nna ha si dị,+ bụ́ ndị isi nke ụlọ ndị nna ha, dị ka ndị a họpụtara ahọpụta n’ime ha si dị, dị ka aha ha e debara n’akwụkwọ si dị, ha niile n’otu n’otu, ya bụ, ndị na-arụ ọrụ maka ozi+ a na-eje n’ụlọ Jehova, malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe.+