-
2 Samuel 14:19Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
19 Eze wee jụọ ya, sị: “Aka Joab+ ọ̀ dị n’ihe a dum i kwuru?”+ Nwaanyị ahụ wee zaa, sị: “Dị nnọọ ka mkpụrụ obi gị dị ndụ,+ onyenwe m eze, ọ dịghị onye pụrụ ịhapụ ihe niile onyenwe m eze kwuru gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe; n’ihi na ọ bụ onye na-ejere gị ozi bụ́ Joab nyere m iwu, ọ bụkwa ya gwara ohu gị nwaanyị ihe a niile m kwuru.+
-