Diuterọnọmi 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Enyewokwa m ọkara ebo Manase ebe fọdụrụ na Gilied+ nakwa Beshan+ dum nke dị n’alaeze Ọg. Ógbè Agọb+ dum nke dị na Beshan dum, ọ̀ bụ na a dịghị akpọ ya ala ndị Refeyim?+ Abụ Ọma 136:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Nakwa Ọg eze Beshan:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+
13 Enyewokwa m ọkara ebo Manase ebe fọdụrụ na Gilied+ nakwa Beshan+ dum nke dị n’alaeze Ọg. Ógbè Agọb+ dum nke dị na Beshan dum, ọ̀ bụ na a dịghị akpọ ya ala ndị Refeyim?+