Jeremaya 29:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 n’ihi na ha egeghị ntị n’okwu m,’ ka Jehova kwuru, ‘bụ́ nke m gwara ha site n’ọnụ ndị ohu m bụ́ ndị amụma m, na-ebili n’isi ụtụtụ na-ezite ha.’+ “‘Ma unu egeghị ntị,’+ ka Jehova kwuru.
19 n’ihi na ha egeghị ntị n’okwu m,’ ka Jehova kwuru, ‘bụ́ nke m gwara ha site n’ọnụ ndị ohu m bụ́ ndị amụma m, na-ebili n’isi ụtụtụ na-ezite ha.’+ “‘Ma unu egeghị ntị,’+ ka Jehova kwuru.