Abụ Ọma 27:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụrụgodị na ndị agha amaa ụlọikwuu ibuso m agha,+Obi m agaghị atụ egwu.+Ọ bụrụgodị na e buso m agha,+M ka ga na-atụkwasị ya obi.+ Abụ Ọma 139:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova, ọ̀ bụ na mụ akpọghị ha asị bụ́ ndị kpọrọ gị asị,+Ọ̀ bụ na mụ adịghịkwa asọ ndị na-enupụrụ gị isi oyi?+ Abụ Ọma 139:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Akpọrọ m ha asị nke ukwuu.+Ha aghọworo m nnọọ ndị iro.+ Matiu 10:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Unu atụkwala egwu+ ndị na-egbu ahụ́ ma ha enweghị ike igbu mkpụrụ obi; kama na-atụnụ egwu+ onye ahụ nke pụrụ ibibi ma mkpụrụ obi ma ahụ́ n’ime Gehena.*+
3 Ọ bụrụgodị na ndị agha amaa ụlọikwuu ibuso m agha,+Obi m agaghị atụ egwu.+Ọ bụrụgodị na e buso m agha,+M ka ga na-atụkwasị ya obi.+
21 Jehova, ọ̀ bụ na mụ akpọghị ha asị bụ́ ndị kpọrọ gị asị,+Ọ̀ bụ na mụ adịghịkwa asọ ndị na-enupụrụ gị isi oyi?+
28 Unu atụkwala egwu+ ndị na-egbu ahụ́ ma ha enweghị ike igbu mkpụrụ obi; kama na-atụnụ egwu+ onye ahụ nke pụrụ ibibi ma mkpụrụ obi ma ahụ́ n’ime Gehena.*+