Abụ Ọma 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na gị onwe gị ahụwo nsogbu na iru uju.Ị nọ na-ele anya, ka i wee lebara ihe ndị a anya.+Ọ bụ gị ka onye ihe ọjọọ dabaara,+ bụ́ nwa na-enweghị nna, na-enyefe onwe ya.Gị onwe gị bụ onye na-enyere ya aka.+ Abụ Ọma 140:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Amaara m nke ọma na Jehova ga-eme+Ka onye nọ n’ahụhụ nweta ihe ruuru ya, ka ndị ogbenye nweta ikpe ziri ezi.+ Ilu 22:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na Jehova ga-ekpechitere ha ọnụ ha,+ ọ ga-anapụkwa ndị na-apụnara ha ihe mkpụrụ obi ha.+
14 N’ihi na gị onwe gị ahụwo nsogbu na iru uju.Ị nọ na-ele anya, ka i wee lebara ihe ndị a anya.+Ọ bụ gị ka onye ihe ọjọọ dabaara,+ bụ́ nwa na-enweghị nna, na-enyefe onwe ya.Gị onwe gị bụ onye na-enyere ya aka.+
12 Amaara m nke ọma na Jehova ga-eme+Ka onye nọ n’ahụhụ nweta ihe ruuru ya, ka ndị ogbenye nweta ikpe ziri ezi.+