Ekliziastis 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Etinyekwara m ihe a dum n’obi m, ọbụna iji chọpụta ihe a dum,+ na ndị ezi omume na ndị maara ihe na ọrụ ha dị n’aka ezi Chineke.+ Ụmụ mmadụ amaghị banyere ịhụnanya ma ọ bụ ịkpọasị dum nke dị tupu a mụọ ha.+ Abụ Ákwá 3:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ònye kwuru ka ihe mee mgbe Jehova na-enyeghị iwu ka o mee?+ Jems 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kama nke ahụ, unu kwesịrị ikwu, sị: “Ọ bụrụ uche Jehova,+ anyị ga-adị ndụ wee mee nke a ma ọ bụ nke ọzọ.”+
9 Etinyekwara m ihe a dum n’obi m, ọbụna iji chọpụta ihe a dum,+ na ndị ezi omume na ndị maara ihe na ọrụ ha dị n’aka ezi Chineke.+ Ụmụ mmadụ amaghị banyere ịhụnanya ma ọ bụ ịkpọasị dum nke dị tupu a mụọ ha.+
15 Kama nke ahụ, unu kwesịrị ikwu, sị: “Ọ bụrụ uche Jehova,+ anyị ga-adị ndụ wee mee nke a ma ọ bụ nke ọzọ.”+