Abụ Ọma 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, biko, bilie!+ Chineke m,+ biko, zọpụta m!+Tie ndị iro m niile ihe n’agba.+Kụpụsịa ndị ajọ omume ezé.+ Abụ Ọma 68:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 68 Ka Chineke bilie,+ ka a chụsaa ndị iro ya,+Ka ndị kpọrọ ya oké asị gbaa ọsọ n’ihi ya.+ Abụ Ọma 90:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ònye maara otú iwe gị dịruru ọkụ,+Ònyekwa maara oké iwe gị ruo n’ókè e kwesịrị ịtụ egwu gị?+
7 Jehova, biko, bilie!+ Chineke m,+ biko, zọpụta m!+Tie ndị iro m niile ihe n’agba.+Kụpụsịa ndị ajọ omume ezé.+