Abụ Ọma 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova na-akwụ m ụgwọ dị ka ezi omume m si dị;+Ọ bụkwa dị ka aka m si dị ọcha ka ọ na-akwụ m ụgwọ.+ Abụ Ọma 35:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jehova Chineke m, biko, kpee m ikpe dị ka ezi omume gị si dị,+Ekwela ka ha ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.+
20 Jehova na-akwụ m ụgwọ dị ka ezi omume m si dị;+Ọ bụkwa dị ka aka m si dị ọcha ka ọ na-akwụ m ụgwọ.+
24 Jehova Chineke m, biko, kpee m ikpe dị ka ezi omume gị si dị,+Ekwela ka ha ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.+