Ọpụpụ 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’oge ahụ, ụjọ ga-ejide ndị isi Idọm;Ndị ọchịchị Moab ga-amakwa jijiji.+N’ezie, obi ga-alọ ndị niile bi na Kenan mmiri.+ Aịzaya 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Obi erughị ndị mmadụ ala.+ Ha nọ n’ihe mgbu, ime na-emekwa ha; ime na-eme ha dị ka nwaanyị nke na-amụ nwa.+ Ha kporopụrụ anya na-ele ibe ha. Ihu ha achagharịwo.+ Daniel 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’oge ahụ, ahụ́ eze chagharịrị, ihe dị ya n’uche menyekwara ya ụjọ,+ nkwonkwo úkwù ya nọkwa na-echikwapụ,+ ikpere ya wee na-akụkọta ọnụ.+
15 N’oge ahụ, ụjọ ga-ejide ndị isi Idọm;Ndị ọchịchị Moab ga-amakwa jijiji.+N’ezie, obi ga-alọ ndị niile bi na Kenan mmiri.+
8 Obi erughị ndị mmadụ ala.+ Ha nọ n’ihe mgbu, ime na-emekwa ha; ime na-eme ha dị ka nwaanyị nke na-amụ nwa.+ Ha kporopụrụ anya na-ele ibe ha. Ihu ha achagharịwo.+
6 N’oge ahụ, ahụ́ eze chagharịrị, ihe dị ya n’uche menyekwara ya ụjọ,+ nkwonkwo úkwù ya nọkwa na-echikwapụ,+ ikpere ya wee na-akụkọta ọnụ.+