Jeremaya 30:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jụọnụ ajụjụ, chọpụtakwanụ ma nwoke ọ̀ na-amụ nwa. Gịnị mere m ji hụ ka nwoke ọ bụla gbanyere aka n’úkwù ka nwaanyị na-amụ nwa,+ ihu niile agbarụọkwa agbarụ?+ Hosia 13:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ime nke na-eme nwaanyị na-amụ nwa ga-eme ya.+ Ọ bụ nwa na-amaghị ihe,+ n’ihi na mgbe oge ruru, ọ gaghị anọ n’ebe ụmụ si apụta n’akpa nwa.+
6 Jụọnụ ajụjụ, chọpụtakwanụ ma nwoke ọ̀ na-amụ nwa. Gịnị mere m ji hụ ka nwoke ọ bụla gbanyere aka n’úkwù ka nwaanyị na-amụ nwa,+ ihu niile agbarụọkwa agbarụ?+
13 Ime nke na-eme nwaanyị na-amụ nwa ga-eme ya.+ Ọ bụ nwa na-amaghị ihe,+ n’ihi na mgbe oge ruru, ọ gaghị anọ n’ebe ụmụ si apụta n’akpa nwa.+