Job 37:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Anyị amatabeghị ihe niile banyere Onye Pụrụ Ime Ihe Niile;+Ike ya dị ukwuu,+Ọ gaghịkwa eleda+ ikpe ziri ezi+ na ezi omume+ dị ukwuu anya. Abụ Ọma 21:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova, ka e bulie gị elu n’ike gị.+Anyị ga-abụ abụ, bụọkwa abụ olu ụtọ banyere ịdị ike gị.+ Abụ Ọma 106:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee zọpụta ha n’ihi aha ya,+Ka o wee mee ka a mara ịdị ike ya.+ Abụ Ọma 145:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha ga na-ekwu banyere ịdị ebube nke ọbụbụeze gị,+Ha ga na-ekwukwa banyere ịdị ike gị,+
23 Anyị amatabeghị ihe niile banyere Onye Pụrụ Ime Ihe Niile;+Ike ya dị ukwuu,+Ọ gaghịkwa eleda+ ikpe ziri ezi+ na ezi omume+ dị ukwuu anya.