-
Ọpụpụ 13:15Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
15 O wee ruo na Fero kwesiri olu ike na ya agaghị ahapụ anyị,+ Jehova wee gbuo nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’ala Ijipt,+ malite na nwa mmadụ bu ụzọ mụọ ruo na nwa anụmanụ bu ụzọ mụọ.+ Ọ bụ ya mere m ji achụrụ Jehova oké ọ bụla meghere akpa nwa n’àjà,+ m na-agbarakwa onye ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’ime ụmụ m ndị ikom.’+
-