Abụ Ọma 65:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Njehie m dị ọtụtụ nke na agaghị m ebuli ya.+Ma gị onwe gị ga-ekpuchi mmebi iwu anyị.+ Abụ Ọma 79:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nyere anyị aka, Chineke nke nzọpụta anyị,+N’ihi ebube nke aha gị;+Napụta anyị, kpuchiekwa mmehie anyị n’ihi aha gị.+
9 Nyere anyị aka, Chineke nke nzọpụta anyị,+N’ihi ebube nke aha gị;+Napụta anyị, kpuchiekwa mmehie anyị n’ihi aha gị.+