Abụ Ọma 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ọ dịghị ihe si ha n’ọnụ a pụrụ ịtụkwasị obi;+Ime afọ ha bụ nnọọ ahụhụ.+Akpịrị ha bụ ili ghere oghe;+Ire ụtọ ka ha ji ekwu okwu.+ Abụ Ọma 28:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Adọkpụrụla mụ na ndị ajọ omume nakwa mụ na ndị na-eme ihe ọjọọ,+Ndị na-agwa ndị enyi ha okwu udo+ ma ha bu ihe ọjọọ n’obi.+ Abụ Ọma 62:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ezie, ha na-enye mmadụ ndụmọdụ iji rafuo ya ka ọ ghara inwekwa ùgwù;+Okwu ụgha na-atọ ha ụtọ.+Ha na-eji ọnụ agọzi mmadụ, ma na-akọcha ya n’ime obi ha.+ Sila. Jeremaya 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ire ha bụ akụ́ e ji agbagbu mmadụ.+ Ọ bụ aghụghọ ka o kwuworo. Mmadụ ji ọnụ ya na-agwa mmadụ ibe ya okwu udo; ma n’obi ya, o zoro chebiri ya.”+ Ndị Rom 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ụdị ndị dị otú ahụ abụghị ndị ohu nke Onyenwe anyị Kraịst, kama ha bụ ndị ohu nke afọ ha;+ sitekwa n’okwu ire ụtọ+ na okwu ịja mma,+ ha na-arafu obi nke ndị na-adịghị aghụghọ.
9 N’ihi na ọ dịghị ihe si ha n’ọnụ a pụrụ ịtụkwasị obi;+Ime afọ ha bụ nnọọ ahụhụ.+Akpịrị ha bụ ili ghere oghe;+Ire ụtọ ka ha ji ekwu okwu.+
3 Adọkpụrụla mụ na ndị ajọ omume nakwa mụ na ndị na-eme ihe ọjọọ,+Ndị na-agwa ndị enyi ha okwu udo+ ma ha bu ihe ọjọọ n’obi.+
4 N’ezie, ha na-enye mmadụ ndụmọdụ iji rafuo ya ka ọ ghara inwekwa ùgwù;+Okwu ụgha na-atọ ha ụtọ.+Ha na-eji ọnụ agọzi mmadụ, ma na-akọcha ya n’ime obi ha.+ Sila.
8 Ire ha bụ akụ́ e ji agbagbu mmadụ.+ Ọ bụ aghụghọ ka o kwuworo. Mmadụ ji ọnụ ya na-agwa mmadụ ibe ya okwu udo; ma n’obi ya, o zoro chebiri ya.”+
18 N’ihi na ụdị ndị dị otú ahụ abụghị ndị ohu nke Onyenwe anyị Kraịst, kama ha bụ ndị ohu nke afọ ha;+ sitekwa n’okwu ire ụtọ+ na okwu ịja mma,+ ha na-arafu obi nke ndị na-adịghị aghụghọ.