-
1 Ndị Kọrịnt 5:11Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
11 Ma ugbu a, m na-edetara unu akwụkwọ ka unu na onye ọ bụla a na-akpọ nwanna bụ́ onye na-akwa iko ma ọ bụ onye anyaukwu+ ma ọ bụ onye na-ekpere arụsị ma ọ bụ onye na-ekwujọ mmadụ ma ọ bụ onye aṅụrụma+ ma ọ bụ onye na-apụnara mmadụ ihe kwụsị ịdị na-akpakọ,+ ka unu na onye dị otú a ghara ọbụna irikọ ihe.
-